Close Window
GỊnỊ
bỤ
Ọria
ara ure
umunwanyỊ
Ọria
ara ure na-amalite mgbe kịrịkịrị
akụrụngwa
n’emebe anụ
arụ
mmadụ,
malitere itọrọ
onwe ya, mgbe ahụ
mmadụ
na agwaghi ya mee otua.
Ihe
osise e sere n’elu na-egosi ara nwere ọrịa
ure ara bidoro ebọdị
bụ
nke a ka
nwere ike igwọta.
Ị
ga ahụ
na
ọ
nweghi ihe
n’egosi na ya bụ
ara
nwere ya bụ
ọrịa.
Yabụ
nwanyị
anaghịkwa
enwe ihe ngbụ
n’ụdị
ọbụla
Nani ihe ọ
nwere bụ
ọbere
mkpụrụ
n’adịghi egbu
mgbu n’ara ya.
GỊnỊ
na-akpata
Ọria
ara ure
Ọtụtụ
mmadụ
ga-achọ
ima ihe
n’ebute
ọrịa
ara ure. Gịnị
mere mji nwee
ọrịa
ara ure?
Gịnị mere
nwunyem, nwanne m nwanyị, nwam nwanyị
m’ọbụ
enyi m jiri nwee ọrịa ara ure.
Ọ
bụ
ihe mu o-nwem, m’ọbụ
ha onwe ha mere m’ọbụ
na
emeghi?
Ọ
nwere ihe mu m’ọbụ
ha aka eme iji gbọchie
ya bụ
ọrịa.
Achọpụtabeghi
ihe ọ
bụ
ya na akpata ọrịa
ara ure ma e nwere ihe
ụfọdụ
na-akwalite otu e si ebute ya dị
iche iche. Uzọ
ihe dịgasi
iche iche na
akpata otu esi ebute
ọrịa
bụ
gasi:
·
AFỌ
OLEE MMADỤ
DỊ:
Umunwanyị
ndị
gbanaligọrọ
n’afọ
nwere ike ibụ
ndị
ha tọrọ
atọ
ụzọ
nweta
ọrịa
ure ara nkea
·
ESTROGEN:
Nkea bụ
ihe
Chukwu tinyere na ahụ
nwanyị
ọji
akwadọ
ya
maka alum dịn
a nwunye, nakwa imu nwa.
Ọ
dị
mkpa n’nwanyị
ọbụla
nwere nkea na ahụ
maka ya. Ma ka
ọ
sila dị,
ọ
naghị
adị
mma ka ya bụ
ihe jupụta
nke
ụkwụ
ma
ọ
bụ
na-apụta
nnụkwụ.Ya
bụ
ihe anaghị
akwusi na-abịa
mgbe nwanyị
dị
ime, na-enye nwa ara.Mgbanwanye
ọrịa
ure na-ara nwanyị
na-akpata na akarangwa akpọrọ
estrogen na-agbapụta
nnụkwụ.
A na-ahụta
ọnọdu
dị
otua ma nwanyị
bidọ
hụwa
nsọ
ya n’exigbọ
oge, ihe dịka
tupu
ọgba afọ
iri na abụ
ọ ma nwanyị
hụgịde
nsọ
ya wee ruọ
oge
ọ
dị
ihe kariri afọ
iri ise na ise,
ọ
naghị
aturunwu ime, ma
ọ
bụ
imu nwa izizi ya ma afọ
iri atọ
gasia.
ọ
nweghi ihe mmadụ
puru ime maka nkea. Mana enwere ike ibelata
inwebiga akarangwa estrogenaoke site n’I na-anụ
mkpụrụọkwu
na-egbọchi
nwanyị
ituru ime.
-
Etu ahụ
mmadụ
siri dị:onye
tofega ogologo oke ọ
nwere
ike I bute ọrịa
ure ara. Ndị
nke
na-ebu oke ibụ
ma ọ
bụ
hara otu
ha na oge ha hụchara
nsọ
ha nwekwa ike ibute ọrịa
ure ara. N’ agbata afọ
ọbụla,
abụ
ba karia
n’afọ
ma ọ
bụ
ụkwụ
nwanyị,
onwere ike ibute ọrịa
a.
-
Akụkọ
banyere
ezi na ụlọ:
Nwanyị
ọbụla
nne ya, nwanne ya ma ọ
bụ
nwa ya
nwanyị
nwere
ọrịa
ure ara, nwere ike ibụ
te
ọrịa
a.
-
Onye Nwebu ru
ọrịa
ure: Ụmụnwanyị
nile
nwere ọrịa
ara ure n’otu ara ha n’oge mbụ
nwekwara ike inweta ya n’ara nke ọzọ
-
Ọria ara ndị
ọzọ:
Ebepula
ụfọdụ
umunwanyị
mkpụrụ
dị
n’ara ha
nke dọkịnta
ha siri n’ọbụghi
ọrịa
ara ure, mana ụfọdụ
mkpụrụ
ndịa
nwere
ike igọsipụta
n’ onye ahụ
ga-ebute
ọrịa
ara ule n’ọdịniihụ
okwesiri
ka elebara nkea anya nke ọma.
-
Ihe dị
mkpa bụ
na
ọ
bụghi
mmadụ
na-akpatara onwe ya ọrịa
A naghi ebute ya site na nri ma
ọ
bụ
nje. Anaghị
ebute
ya site na mmeko nwoke na nwanyị,
nke a na-ebute ya site n’aka onye nwere ya
Kedu ka mmadụ
ga-esị
mata
ọrịa
ara ure ma ọ
hụụ
ya
Ihe iribama
a
na-ebu zọ
hụta
n’ọrịa
ara ure bụ
site
na ịhụta
I zara aza, ya bụ
ihe
na-abịa
dịka
ọtụtụ
kama
ọgaghị
egbu
onye ahụ
mgbu .
Nwanyị
ọbụla
hụtara
ihe dị
otu a na ara
ya ga agbara ọsọ
ga hụụ
dọkịnta
ozigbo ozigbo ka enwe ike ibepu ma nyocha ihe ọ
bụ.
Ara ọbụla
rere ure anaghị
adị
ka ibe ya. ọ
naghị
ebute ihe
mgbu, ọ
naghị
ebute ihe
ụfụ,
ahụ
ọkụ,
igbọ
agbọ,
inyu nsi oge ọbụla
ma ọbụ
me ka aguu ghara igu mmadụ,
onweghi kwa ike igbọchi
obibi
ndụ mmadụ.
Enwere ike I nubeghị
maka ya mbụ
, ma ọ
bụ
hụta
ya mbụ
. Eleghi anya onwebeghi onye ọmere
n’ezi n’ụlọ
gị
ma ọ
bụ
mee onye
ị
maara.Ọ
dị
otua,
ị
mata n’ aka
nwere olileanya igwọta
ọrịa
a.
Ule ara nwere ike bidọ
iba
ọnya
n’ọnụ
ara ma
ọ
bụ
n’akụkụ
ya
N’aka nke ọzọ,
n’ebe umunwanyị
ndị
ọzọ
nọ,
ọnụ
ara ha nwere
ike imiemi mina n’ime ara ha
Ogaghị
adị
ebe okwesiri
idị.
ọ
dị
otua, imata
na nsọgbụ
adịla,
ọ
kakwara gị
mma n’igara
ụlọọgwụ
tupuu
ọnụ
otua.
Makanailepuru mkpụrụ
ahụ,
anya ọ
bụrụ
ibụ
gawa.
ọ
nwere ike
pupụta
n’ime ahụ
were ghọ
ọnya
nke ga na apichapụta
abụ
na-esisi, ma ọ
bụ
pichapụta
ọbara
ma ọ
bụ
mmiri, nke
na agaghi ananata ana, ganye n’agwọọrịa
ure ara ahụ.
Dịka
ọrịa
ure a na-abawanye nwere ike metutagasia akụkụ,
nnu ndị
ọzọ
nke gunyere ubụ
ru, ọkpupu,
anụ
ahụnakwa
akụkụ
ahụ
ndị
ọzọ.
Ihe bekee na-akpọ
ọnọdu
dị
otua bụ
metastasis.
ọ na-adị ekesa ma gbasa n’ akụkụ ahụ nke nwere
ike ibụ te nsọgbụ
Nkea mee, apughi igwọta
ya ọzọ
enwere ike imata na ya bụ
ihe
ejezuọla
ahụ
sitena ukwara, inwe nsọgbụ
n’ikurume, afọ
nwere ike koo eko, okpukpu a na-egbu
mgbu
ọkachasi
ọkpupku
azụ/ụkwụ
nwere ike ida ngwụrọ
ma ọ
bụ
janwuọ,
ajanwu.
Enwere ike
ỊchỌputa ỌrỊa n’oge?
Ee, enwere ike ichọpụta
ya site na ị
dị
na elebanye anya n’ọnọdu
ara oge nile. Nke a gunyere usoro nwanyị
I na-esi eleta ya n’ọnwa
ọbụla.
ị
mata ma
ọ
ga-ahụ
mkpụrụ
na ya,
ọzọ.
Gwa dọkịnta
gị
ya kuziere gị
ka ị
ga-esi amata
maka ara n’ihe na eme na ya. Gwakwa dọkịnta
gị
ka ọ
na-enyocha
ara gị
ọbụnagodu
otu ụbọchị
n’afọ
ọbụla.
Icha ara ọkụ
sitena
n’usoro akpọrọ
MAMMỌGRAPHY
afọ
ọbụlamga-enyekwa
aka.
Nkeji etu
ọrịa
siri gbasadọbe
n’ahụ
onye bụ
ya a na-akpọ
STAGING n’aha bekee.
Ndịa
bụ;
NKEJI MBỤ:
Nkea
akpọrọ
Tumọr
na epekari – Nyocha eme n’okpuru akpa abụ
, enweghi ihe achọpụtara
nye ọrịa
ure.
NKEJI ABỤ Ọ:
Ya bụ
Tumọr
dị
na agbata
centimeter abụ
Ọ
na ise,
onwere ike nwe ihe akpọrọ
lymph nọde
ma onwere
ike
ọgaghị
enwe ya.
NKEJI NKE ATỌ:
Agbariri
nkeji nkea uzọ
abụọ.
Nke mbụ
:
Akpu
(tumor) nwere ike karia centimeter isii ma nwe kwa lymph nọdes
na agaghari agaghari.
Nke abụọ:
otu
ọbụla
ya bụ
tumọr
ahana, ọ
na-ekesa
mamaejezu ahụ
niile, n’obi,
nakwa ebe mmiri ara si agbapụta
nke dị
n’ okpuru ara nakwa n’obi.
Nkeji nke anọ:
Agbanyeghi
etu Tumọr
aha na, ọ
na-ekesa
gbasasia banye n’ebe okpukpu makwa ihe ndị
ọzọ
dị.
Nke nke mbụ
na abụ
ọ
na-ego sị
na
ọrịa
ure ka na-ebidọ
ebidọ,.
Nkeji nke atọ
na anọ
gọsiri
n’olelarii ya bụ
ọrịa
bidọrọ.
Keduzi ka esi
agwọ
ọrịa
ure ara
Enwere ike igwọ
ọrịa
ure ara achọpụtara
n’oge na:
Mbepu:Enwere
ike ibepu ara nile kpam kpam ma ọ
bụ
otu akụkụ
ya. Ihe
aga-eme na esite n’ihe ahụtara
nke gị
na dọkịnta
gị
ga-akparita
n’uka.
Iji
ọgwụ
gwọọ
ọrịa,
nke a na akpọ
Chemọtherapy
Nkea bụ
iji
ọgwụ
gbụ
piasia ihe bụ
tere ya bụ
ọrịa
nke onwere ike igbasagọ
n’akụkụ
ahụ
ndị
ọzọ,
ma ọ
bụ
finwuọ
ara zara aza.
Agbanyeghi
na ọgwụ
ndịa
nwere ihe na-eso ya ma emecha, enwere ọtụtụ
uzọ
dọkịnta
ga-esi gbọchie
nkea ma meeka ọ
dị
ndị
nwere
ọrịa
ure a mma n’ahụ.
Iji ihe akpọrọ
Họmọne
were gwọya
Nkeabụ
iji
ọgwụ
nwere ike
ikwusi ọrịa
ure ahụ
ịbawanye
were gwọọ
ya. Sitena
igbanwe họrmọne
ole dịn’ahụ.
Radịọtherapy
Nkea bụ
iji
ọkụ
were gbapia ihe na ebute ọrịa.
Nkeji ọbụla
ọrịa
a nọ
na ya, n’ihe
ọ
chọrọ,
ego ole, nakwa site n’ akarangwa enwe, enwere ọtụtụ
uzọ
onye nwere
ọrịa
ure ga-esi gwọọ
ya.
Igwọ
ọrịa
na-agara ọnụ,
onye ahụ
nwere ike
kwusi…, okwesiri ka onye bụ
ọrịaa
na dọkịnta
ya na akpanta uka. Ọ
dị
mkpa na onye
nwere ọrịa
ure a laa mere ka ndị
bee ya mata, ka onwee ike igwa ha maka ya bụ
ọrịa,
ka ha bidọ
ilebanye ara
nke ha anya ozigbo. He ga-enyezi onye ahụ
nkwadọ.
Ihe ya na igwọ
ọrịa
na-eso
Ọ
bụghi
ka esiri gwọ
otu onye ka
esi agwọ
ibe ya. Ihe
ya na
igwọ
ọrịaa
na-eso
na pụta
ihe sitena nkeji a na-agwọya.
-
Ihe ya na igwọ
ọrịaa
na-eso na pụta
ihe sitena nkeji a na-agwọya.
-
Eme ngwangwa,
emeghara ọdachi.
ọka
mma n’ebidọrọ
n’oge gwọwa
ọrịa.
Ijee
leta ka ọrịa
cancer a
dị,
nke a sitere oge ebepuru. onye ahụ
akpụ
ahụ
ma ọ
bụ
mkpụrụ
ahụ.
-
Isonyere usoro
dị
mma isi
gwọ
ọrịa
a.
-
Ọ
bụrụ
ebe
enweghi aziza a n’okpuru abụ
, ọ
bụrụ
n’ ọrịa
ure ahụ
dị
cm atọ
n’ọbọsara
ihe kariri percent mmadụ
iri
itenani bụ
ndị
bụ
ọrịa
n’adị
ndụ
n’afọ
ise.
Percent
mmadụ
iri isii
ndị
mkpụrụ
dị
n’okpuru
abụ
ha agaghi ebute ọrịa
n’afọ
ise
na-abịa.
Ọ
bụrụkwa
n’ ọiaa
anọtela
aka n’ahụ
mmadụ,
ọpụtara
n’onweghi ihe a ga-emenwuzi, ebe ndụ
dị
ka olileanya na-adị,
ihe ndị
a agupụtara
gọsipụtara
ihe ahụnu
n’ọfụfụ
ndị
bụ
ọrịa
onweghi dọkịnta
ga agwa gị
n’ ihe a bụ
ihe
ọhụru
n’ahụntegị.
Ọ
bụrụgodu
na ọrịaanaghị
anabata
egwugwọ
a na-enye ya. Ndị
dọkịnta
kwesiri I ma ihe ha ga-eme hụ
na onye bụ
ọrịa
anaghị
enwe ihe
mgbu .
Kedukwanu maka ije
nata ogwugwo site na aka dibia Igbo?.
Onye
ọbụla
na-eleta ndị
nwere
ọrịa
ure ara kwesiri ime ihe
ọbụla
ọ
ga-eme ka onye ahụ
ghara ita ahụhụ.
Agbanyeghi na amuma “nka”
ọ
bụla
agbagịdere,
agaghi enyeọcha
ọ
ga-aka nke
ọbụla
onye
ọzọ
ga-enye gị
tata mma. Inwekara ike isonyere na-eme nyocha ka
ị
maara na
ị
ga enwepụta
usoro kacha mma isi gwọ
ọrịa
a.
Produced by Professor Clement A. Adebamowo, Division of Oncology, Department of Surgery, University College Hospital, Ibadan, Oyo State, Nigeria
clement_adebamowo@yahoo.com
Close Window |